1 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka Samuel nọ na-achụ àjà ahụ a na-esu ọkụ, ndị Filistia rutere nso ka ha lụso ndị Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ. O mekwara ka ndị Filistia ghara ịma ihe ha ga-eme eme.+ Ndị Izrel wee merie ha.+ Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ.+ Onye Kacha Elu mere ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ ana-adasịkwa.
10 Ka Samuel nọ na-achụ àjà ahụ a na-esu ọkụ, ndị Filistia rutere nso ka ha lụso ndị Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ. O mekwara ka ndị Filistia ghara ịma ihe ha ga-eme eme.+ Ndị Izrel wee merie ha.+
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ.+ Onye Kacha Elu mere ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ ana-adasịkwa.