Aịzaya 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ụbọchị mụnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga-ewe ezigbo iwe,M ga-eme ka eluigwe maa jijiji,+Meekwa ka ụwa mee mkpatụ, si na ntọala ya pụọ. Ndị Hibru 12:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma o kwere nkwa ugbu a, sị: “M ka ga-eme ọzọ ka ụwa na eluigwe maa jijiji.”+
13 N’ụbọchị mụnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, ga-ewe ezigbo iwe,M ga-eme ka eluigwe maa jijiji,+Meekwa ka ụwa mee mkpatụ, si na ntọala ya pụọ.
26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma o kwere nkwa ugbu a, sị: “M ka ga-eme ọzọ ka ụwa na eluigwe maa jijiji.”+