Ọnụ Ọgụgụ 13:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ha wee gakwuru Mosis na Erọn na nzukọ Izrel niile n’ala ịkpa Peran, nke dị na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ nzukọ ahụ niile otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ ndị si n’ala ahụ.
26 Ha wee gakwuru Mosis na Erọn na nzukọ Izrel niile n’ala ịkpa Peran, nke dị na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ nzukọ ahụ niile otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ ndị si n’ala ahụ.