Ilu 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye na-eto onye agbata obi ya otuto elu ọnụNa-agbasara ya ụgbụ ka ọ zọnye ụkwụ.+ Ndị Rom 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha ejirila ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò agwọ.”+
13 “Ọnụ* ha dị ka ili ghe oghe. Ha ejirila ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Okwu ọjọọ ndị na-esi ha n’ọnụ apụta dị ka elò agwọ.”+