Abụ Ọma 72:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’oge ọchịchị ya, ihe ga na-agaziri onye ezi omume,+Udo ga-adịkwa ebe niile+ ruo mgbe ọnwa na-agaghịzi adị.
7 N’oge ọchịchị ya, ihe ga na-agaziri onye ezi omume,+Udo ga-adịkwa ebe niile+ ruo mgbe ọnwa na-agaghịzi adị.