-
Abụ Ọma 32:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Unu ndị ezi omume, ṅụrịanụ ọṅụ n’ihi Jehova, nweekwanụ obi ụtọ.
Tienụ mkpu ọṅụ, unu niile ndị obi ha dị ọcha.