Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na m kwuru, sị: “Jehova, biko, meere m amara.+ Gwọọ m,*+ n’ihi na emehiela m gị.”+ Abụ Ọma 103:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka m* too Jehova. Ka a ghara inwe mgbe m ga-echefu ihe niile o mere.+ 3 Ọ na-agbaghara gị mmehie gị niile,+Ọ na-agwọkwa gị ọrịa gị niile.+
2 Ka m* too Jehova. Ka a ghara inwe mgbe m ga-echefu ihe niile o mere.+ 3 Ọ na-agbaghara gị mmehie gị niile,+Ọ na-agwọkwa gị ọrịa gị niile.+