Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 19:35
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 35 N’abalị ahụ, mmụọ ozi Jehova gara n’ebe ndị Asiria mara ụlọikwuu gbuo otu narị puku mmadụ na puku iri asatọ na puku ise (185,000).+ Mgbe ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ ozu ndị ahụ niile e gburu.+

  • Daniel 6:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Chineke m zitere mmụọ ozi ya wee mechie ọnụ ọdụm ndị a.+ Ha emeghị m ihe ọ bụla+ maka na aka m dị ọcha n’anya Chineke m. Eze, e nweghịkwa ihe ọjọọ m mere gị.”

  • Ọrụ Ndịozi 5:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ha wee jide ndịozi ahụ ma kpọchie ha n’ụlọ mkpọrọ.+ 19 Ma n’abalị, mmụọ ozi Jehova* meghere ụzọ ụlọ mkpọrọ ahụ,+ kpọpụta ha ma sị:

  • Ọrụ Ndịozi 12:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Mgbe Pita matara ihe na-emenụ, ọ sịrị: “Ugbu a ka m matara n’eziokwu na Jehova* zitere mmụọ ozi ya wee napụta m n’aka Herọd, napụtakwa m n’ihe niile ndị Juu nọ na-atụ anya na a ga-eme m.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya