Job 36:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ naghị ewepụ anya ya n’ebe ndị ezi omume nọ.+ Ọ na-eme ka ha nọrọ n’ocheeze,*+ a na-ebulikwa ha elu ruo mgbe ebighị ebi. Abụ Ọma 33:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anya Jehova dị n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Bụ́ ndị na-atụ anya ịhụnanya ya,*
7 Ọ naghị ewepụ anya ya n’ebe ndị ezi omume nọ.+ Ọ na-eme ka ha nọrọ n’ocheeze,*+ a na-ebulikwa ha elu ruo mgbe ebighị ebi.