Abụ Ọma 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke bụ ọta m,+ Onye na-azọpụta ndị obi ha dị ọcha.+ Abụ Ọma 97:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ìhè enwuorola ndị ezi omume,+Ndị obi ha dị ọcha na-aṅụrịkwa ọṅụ.