Abụ Ọma 73:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+ Ilu 23:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Enwerela ndị mmehie anyaụfụ n’ime obi gị.+ Kama, na-atụ egwu Jehova mgbe niile.+
3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+