Jeremaya 15:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A na-akpagbu anyị, ma Chineke anaghị ahapụ anyị.+ A na-akụda anyị n’ala, ma anyị anaghị anwụ.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+
15 Jehova, ị ma ahụhụ m na-ata. Biko cheta m. Uche gị dịrịkwa n’ebe m nọ. Taa ndị na-akpagbu m ahụhụ.+ Ekwela ka m laa n’iyi maka na ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ. Chetakwa na ọ bụ n’ihi gị ka m ji edi mkparị niile a na-akparị m.+
9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+