1 Samuel 18:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọnyà m jide ya, ka aka ndị Filistia kpara ya.”+ Sọl gwaziri Devid ọzọ, sị: “Mụ na gị ga-agọ ọgọ taa.” 1 Samuel 18:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Sọl asị ha: “Gwanụ Devid sị, ‘Eze achọghị ka i nye ya ego isi nwaanyị.+ Naanị ihe ọ chọrọ bụ otu narị (100) apị́+ ndị Filistia, ka eze si otú ahụ megwara ndị iro ya ihe ha mere ya.’” Ma nkata Sọl nọ na-akpa bụ ka ndị Filistia gbuo Devid.
21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọnyà m jide ya, ka aka ndị Filistia kpara ya.”+ Sọl gwaziri Devid ọzọ, sị: “Mụ na gị ga-agọ ọgọ taa.”
25 Sọl asị ha: “Gwanụ Devid sị, ‘Eze achọghị ka i nye ya ego isi nwaanyị.+ Naanị ihe ọ chọrọ bụ otu narị (100) apị́+ ndị Filistia, ka eze si otú ahụ megwara ndị iro ya ihe ha mere ya.’” Ma nkata Sọl nọ na-akpa bụ ka ndị Filistia gbuo Devid.