Abụ Ọma 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-echere n’ebe o zoro ka ọdụm nọ n’ọgba ya.*+ Ọ na-echere ka o jide onye na-enweghị onye na-enyere ya aka. Ọ na-esechi ụgbụ ya, onye na-enweghị onye na-enyere ya aka atọ n’ime ya.+
9 Ọ na-echere n’ebe o zoro ka ọdụm nọ n’ọgba ya.*+ Ọ na-echere ka o jide onye na-enweghị onye na-enyere ya aka. Ọ na-esechi ụgbụ ya, onye na-enweghị onye na-enyere ya aka atọ n’ime ya.+