Abụ Ọma 16:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ị na-eme ka m mara ụzọ ndụ.+ Onye nọ n’ihu gị na-enwe ọṅụ na-enweghị atụ.+ Onye nọ n’aka nri gị na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi.
11 Ị na-eme ka m mara ụzọ ndụ.+ Onye nọ n’ihu gị na-enwe ọṅụ na-enweghị atụ.+ Onye nọ n’aka nri gị na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi.