Abụ Ọma 94:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na Jehova agaghị ahapụ ndị ya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ndị o ketara.+ Matiu 6:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “N’ihi ya, burunụ ụzọ na-achọ Alaeze Chineke na ezi omume Chineke, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+ Ndị Hibru 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+
33 “N’ihi ya, burunụ ụzọ na-achọ Alaeze Chineke na ezi omume Chineke, a ga-atụkwasịkwara unu ihe ndị ọzọ a niile.+
5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+