Diuterọnọmi 15:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya. Abụ Ọma 112:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe na-agaziri onye na-eji obi ya niile agbazinye ndị mmadụ ihe.+ י [Yod] Ọ na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile ọ na-eme.
7 “Ọ bụrụ na otu n’ime ụmụnne unu adaa ogbenye n’otu n’ime obodo unu, n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu akpọchila obi unu ma ọ bụ jụ inyere nwanne unu dara ogbenye aka.+ 8 Unu ga-emesapụrụ ya aka+ ma gbazinye ya ihe ọ bụla na-akpa ya.
5 Ihe na-agaziri onye na-eji obi ya niile agbazinye ndị mmadụ ihe.+ י [Yod] Ọ na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile ọ na-eme.