Abụ Ọma 34:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ya hapụ ihe ọjọọ, mewe ezi ihe.+ Ya na-achọ udo ma gbalịa na-eme udo.+ Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mụtanụ ime ihe ọma. Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Gwanụ onye na-emegbu mmadụ ka ọ gbanwee. Gbachiterenụ nwa na-enweghị nna.* Kpechitekwanụ ọnụ nwaanyị isi mkpe.”+
17 Mụtanụ ime ihe ọma. Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Gwanụ onye na-emegbu mmadụ ka ọ gbanwee. Gbachiterenụ nwa na-enweghị nna.* Kpechitekwanụ ọnụ nwaanyị isi mkpe.”+