-
Mkpughe 21:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ sị: “Ụlọikwuu nke Chineke dị ebe ụmụ mmadụ nọ. Ha na Chineke ga-ebikwa. Ha ga-abụkwa ndị nke ya. Chineke ga-anọnyekwara ha.+ 4 Ọ ga-ehichapụkwa anya mmiri niile dị ha n’anya.+ Ọnwụ agaghịzi adị.+ Iru uju ma ọ bụ ibe ákwá ma ọ bụ ihe mgbu agaghịzi adị.+ Ihe mbụ niile agafeela.”
-