Abụ Ọma 121:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 E nweghị mgbe ọ ga-ekwe ka ụkwụ gị mịchapụ.*+ E nweghị mgbe ụra ga-atụ Onye na-eche gị nche.