Ọpụpụ 15:9, 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+ 10 I kupụrụ ume gị, oké osimiri ekpuchie ha.+ Ha miri n’ime nnukwu mmiri ka nkume led.*
9 Onye iro sịrị: ‘M ga-achụwa ha! M ga-achụkwuru ha! M ga na-eke ihe m kwatara n’agha ruo mgbe afọ juru m!* M ga-amịpụta mma agha m! Aka m ga-emeri ha!’+ 10 I kupụrụ ume gị, oké osimiri ekpuchie ha.+ Ha miri n’ime nnukwu mmiri ka nkume led.*