-
Job 42:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Mgbe ihe ndị a mechara, Job dịrị ndụ otu narị afọ na iri anọ (140). Ọ hụkwara ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya, ruo ọgbọ nke anọ.