Abụ Ọma 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị ajọ omume adịghị otú ahụ. Ha dị ka mkpo ọka* ifufe na-efesasị. Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 A ga-echeta onye ezi omume ma gọzie ya,+Ma aha ndị ajọ omume ga-efu.*+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+
9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+