Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+