Abụ Ọma 22:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ gị ka nna anyị hà tụkwasịrị obi.+ Ha tụkwasịrị gị obi, ị nọkwa na-anapụta ha.+ Daniel 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Eze, ọ bụrụ na a ga-atụba anyị n’ime ọkụ ahụ, Chineke anyị na-efe ofufe ga-anapụtali anyị ná nnukwu ọkụ ahụ nakwa n’aka gị.+ Daniel 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Obi tọrọ eze ezigbo ụtọ. O wee nye iwu ka a kpọpụta Daniel n’olulu ahụ. Mgbe a kpọpụtara Daniel n’olulu ahụ, e nweghị ihe ọ bụla mere ya maka na ọ tụkwasịrị Chineke ya obi.+
17 Eze, ọ bụrụ na a ga-atụba anyị n’ime ọkụ ahụ, Chineke anyị na-efe ofufe ga-anapụtali anyị ná nnukwu ọkụ ahụ nakwa n’aka gị.+
23 Obi tọrọ eze ezigbo ụtọ. O wee nye iwu ka a kpọpụta Daniel n’olulu ahụ. Mgbe a kpọpụtara Daniel n’olulu ahụ, e nweghị ihe ọ bụla mere ya maka na ọ tụkwasịrị Chineke ya obi.+