Abụ Ọma 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ma n’ehihie ma n’abalị, iwe ị na-ewesa m* na-anyịgbu m ka à ga-asị na ọ bụ ibu dị arọ.+ Ume dị m n’ahụ́ gwụrụ ka ebe anwụ mịkọọrọ mmiri n’oge ọkọchị. (Sila)
4 N’ihi na ma n’ehihie ma n’abalị, iwe ị na-ewesa m* na-anyịgbu m ka à ga-asị na ọ bụ ibu dị arọ.+ Ume dị m n’ahụ́ gwụrụ ka ebe anwụ mịkọọrọ mmiri n’oge ọkọchị. (Sila)