Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M wee sị: “Chineke m, ihere na-eme m, enweghịkwa m ike iwelite ihu m, Chineke m, n’ihi na mmehie anyị adịla ọtụtụ,* omume ọjọọ anyị eruokwala n’eluigwe.+ Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+ Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+ Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,Obi adaakwala m mbà.
6 M wee sị: “Chineke m, ihere na-eme m, enweghịkwa m ike iwelite ihu m, Chineke m, n’ihi na mmehie anyị adịla ọtụtụ,* omume ọjọọ anyị eruokwala n’eluigwe.+
12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+ Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+ Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,Obi adaakwala m mbà.