2 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova nwere ike hụ ahụhụ m na-ata.+ Jehova nwekwara ike mee ka iyi a a na-akpọ m taa ghọọ ngọzi.”+ Abụ Ọma 123:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+
12 Jehova nwere ike hụ ahụhụ m na-ata.+ Jehova nwekwara ike mee ka iyi a a na-akpọ m taa ghọọ ngọzi.”+
2 Otú ahụ ndị na-eje ozi si ele nna ha ukwu anya n’aka,Nwaanyị na-eje ozi ana-elekwa nne ya ukwu anya n’aka,Otú ahụ ka anya anyị dị n’ebe Jehova Chineke anyị nọ+Ruo mgbe ọ ga-emere anyị amara.+