2 Samuel 15:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mgbe Absalọm chụrụ àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka a kpọọrọ ya Ahitofel+ onye Gaịlo, onye ndụmọdụ Devid,+ ka o si n’obodo ya bụ́ Gaịlo+ bịa. Nkata ọjọọ Absalọm kpara nọ na-agaziri ya, ndị na-akwado ya nọkwa na-adịkwu ọtụtụ.+ Job 19:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ezigbo ndị enyi m niile kpọrọ m asị,+Ndị m hụrụ n’anya bụzi ndị iro m.+ Abụ Ọma 55:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụghị onye iro na-akparị m.+ A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya. Ọ bụghị onye iro na-emegide m. A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m. 13 Kama ọ bụ gị, onye dị ka m,*+Enyi mụ m ma nke ọma.+
12 Mgbe Absalọm chụrụ àjà ndị ahụ, o ziri ozi ka a kpọọrọ ya Ahitofel+ onye Gaịlo, onye ndụmọdụ Devid,+ ka o si n’obodo ya bụ́ Gaịlo+ bịa. Nkata ọjọọ Absalọm kpara nọ na-agaziri ya, ndị na-akwado ya nọkwa na-adịkwu ọtụtụ.+
12 Ọ bụghị onye iro na-akparị m.+ A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya. Ọ bụghị onye iro na-emegide m. A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m. 13 Kama ọ bụ gị, onye dị ka m,*+Enyi mụ m ma nke ọma.+