Mak 14:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri, ga-arara m nye.”+ Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Anaghị m ekwu banyere unu niile. Ama m ndị m họọrọ. Kama ọ bụ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo, nke sịrị:+ ‘Onye na-eri nri m na-emegidezi m.’*+ Jọn 13:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye m ga-enye ibé achịcha m na-esuru.”+ Mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.
18 Mgbe ha nọ na-eri ihe na tebụl, Jizọs sịrị: “N’eziokwu, ana m asị unu na otu onye n’ime unu, onye mụ na ya na-erikọ nri, ga-arara m nye.”+
18 Anaghị m ekwu banyere unu niile. Ama m ndị m họọrọ. Kama ọ bụ ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ mezuo, nke sịrị:+ ‘Onye na-eri nri m na-emegidezi m.’*+
26 Jizọs zara, sị: “Ọ bụ onye m ga-enye ibé achịcha m na-esuru.”+ Mgbe o suuru achịcha ahụ, o weere ya nye Judas, nwa Saịmọn Iskarịọt.