Abụ Ọma 31:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 I nyefeghị m n’aka onye iro,Kama, i mere ka m kwụrụ n’ebe ihe ọ bụla na-agaghị eme m.* Jeremaya 20:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Bụkuonụ Jehova abụ! Toonụ Jehova! N’ihi na ọ napụtala onye* ọ na-enweghị ka ọ hà ya n’aka ndị na-eme ihe ọjọọ.
13 Bụkuonụ Jehova abụ! Toonụ Jehova! N’ihi na ọ napụtala onye* ọ na-enweghị ka ọ hà ya n’aka ndị na-eme ihe ọjọọ.