1 Ihe E Mere 16:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ka a na-eto Jehova bụ́ Chineke Izrel Ruo mgbe ebighị ebi.’”* Mmadụ niile sịkwara, “Amen!”* Ha tokwara Jehova. 1 Ihe E Mere 29:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Devid nọkwa n’ihu mmadụ niile too Jehova. Ọ sịrị: “Ka a na-eto gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ́ nna anyị, ruo mgbe ebighị ebi.*
36 Ka a na-eto Jehova bụ́ Chineke Izrel Ruo mgbe ebighị ebi.’”* Mmadụ niile sịkwara, “Amen!”* Ha tokwara Jehova.
10 Devid nọkwa n’ihu mmadụ niile too Jehova. Ọ sịrị: “Ka a na-eto gị, Jehova bụ́ Chineke Izrel bụ́ nna anyị, ruo mgbe ebighị ebi.*