Daniel 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.”
17 Ọ bụ ndị nche nyere iwu a,+ ọ bụkwa ihe ndị nsọ kwuru ka e mee, ka ndị dị ndụ wee mara na ọ bụ Onye Kacha Elu na-achị n’alaeze ndị mmadụ.+ Ọ bụ onye ọ bụla ọ chọrọ ka ọ na-eme ka ọ chịwa, ọ na-emekwa ka onye kacha ala ná ndị mmadụ chịwa na ya.”