Jeremaya 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova kwuru, sị: “Ka onye ma ihe ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ihe ọ ma.+ Ka dike ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ike ya,Ka ọgaranya gharakwa ịna-eme ọnụ n’ihi akụnụba ya.”+ 1 Timoti 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Na-agwa ndị bara ọgaranya n’oge a* ka ha ghara ịdị mpako, ka ha gharakwa ịtụkwasị akụnụba a na-ejighị n’aka obi,+ kama, ka ha tụkwasị Chineke obi, onye na-enye anyị ihe niile na-akpa anyị mmaji kwuru mmaji.+
23 Jehova kwuru, sị: “Ka onye ma ihe ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ihe ọ ma.+ Ka dike ghara ịna-eme ọnụ n’ihi ike ya,Ka ọgaranya gharakwa ịna-eme ọnụ n’ihi akụnụba ya.”+
17 Na-agwa ndị bara ọgaranya n’oge a* ka ha ghara ịdị mpako, ka ha gharakwa ịtụkwasị akụnụba a na-ejighị n’aka obi,+ kama, ka ha tụkwasị Chineke obi, onye na-enye anyị ihe niile na-akpa anyị mmaji kwuru mmaji.+