19 M ga-agwakwa onwe m, sị: “I nwere ọtụtụ ezigbo ihe ị kpakọtara ga-ezuru gị ruo ọtụtụ afọ. Tụsara ahụ́, na-eri, na-aṅụ, na-enwekwa aṅụrị.”’ 20 Ma Chineke sịrị ya: ‘Onye na-enweghị uche, n’abalị a ka a na-achọ ndụ gị n’aka gị. Ònye ka ihe ndị ị kwakọtara ga-abụ nke ya?’+