Abụ Ọma 39:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ị na-ata mmadụ ahụhụ mmehie o mere iji dọọ ya aka ná ntị.+ Ị na-emebisị ihe ndị bara ezigbo uru o nwere otú egu* si emebisị ihe. N’eziokwu, mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ.+ (Sila)
11 Ị na-ata mmadụ ahụhụ mmehie o mere iji dọọ ya aka ná ntị.+ Ị na-emebisị ihe ndị bara ezigbo uru o nwere otú egu* si emebisị ihe. N’eziokwu, mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ.+ (Sila)