1 Samuel 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nwere ike igbu mmadụ, nweekwa ike ime ka mmadụ dị ndụ. O nwere ike ime ka mmadụ banye n’ili,* nweekwa ike ime ka mmadụ si n’ili pụta.+ Job 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otú ahụ ígwé ojii si ekusa pụọ n’anyaKa onye na-agbada n’ili* na-anaghị esi na ya apụta.+
6 Jehova nwere ike igbu mmadụ, nweekwa ike ime ka mmadụ dị ndụ. O nwere ike ime ka mmadụ banye n’ili,* nweekwa ike ime ka mmadụ si n’ili pụta.+