Aịzaya 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya,*+Mgbe a ga-esi n’ebe dị anya bịa bibie unu?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru ka o nyere unu aka?+ Ònyekwa ka unu ga-ahapụrụ akụ̀* unu?
3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya,*+Mgbe a ga-esi n’ebe dị anya bịa bibie unu?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru ka o nyere unu aka?+ Ònyekwa ka unu ga-ahapụrụ akụ̀* unu?