15 Ndị niile na-agafe n’okporo ụzọ na-akụ aka iji kwaa gị emo.+
Jeruselem, ihe mere gị na-eju ha anya, ha ana-afụ mkpọrọhịhị,+ na-efufe isi, na-asị:
“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-ekwu gbasara ya, sị, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, bụrụkwa ebe na-eme ka ụwa niile na-aṅụrị ọṅụ’?”+