Abụ Ọma 97:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọkụ na-esi n’ihu ya apụta,+Ọ na-erepịakwa ndị iro ya niile gbara ya gburugburu.+ 4 Àmụ̀mà ya na-eme ka ìhè nwuo n’ụwa. Ụwa na-ahụ ya wee maa jijiji.+
3 Ọkụ na-esi n’ihu ya apụta,+Ọ na-erepịakwa ndị iro ya niile gbara ya gburugburu.+ 4 Àmụ̀mà ya na-eme ka ìhè nwuo n’ụwa. Ụwa na-ahụ ya wee maa jijiji.+