Diuterọnọmi 23:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Ọ bụrụ na i kwe Jehova bụ́ Chineke gị nkwa,+ egbula oge imezu ihe i kwere ná nkwa.+ N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-achọrịrị ka i mezuo ya. Ọ bụrụ na i mezughị ya, i mehiela.+ Abụ Ọma 76:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya.+ Ka ndị niile gbara ya gburugburu tụọ egwu ya ma weta onyinye ha.+ Ekliziastis 5:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu anaghị amasị ya.+ Mezuo nkwa i kwere.+
21 “Ọ bụrụ na i kwe Jehova bụ́ Chineke gị nkwa,+ egbula oge imezu ihe i kwere ná nkwa.+ N’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-achọrịrị ka i mezuo ya. Ọ bụrụ na i mezughị ya, i mehiela.+
11 Kwenụ Jehova bụ́ Chineke unu nkwa ma mezuo ya.+ Ka ndị niile gbara ya gburugburu tụọ egwu ya ma weta onyinye ha.+
4 Mgbe ọ bụla i kwere Chineke nkwa, egbula oge imezu ya,+ n’ihi na ihe ndị nzuzu anaghị amasị ya.+ Mezuo nkwa i kwere.+