-
2 Ihe E Mere 33:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ma ka ọ nọ n’ahụhụ, ọ rịọrọ Jehova bụ́ Chineke ya ka o meere ya amara.* Ọ nọkwa na-eweda nnọọ onwe ya ala n’ihu Chineke nna nna ya hà. 13 Ọ nọkwa na-ekpe ekpere, na-arịọ Chineke ka o meere ya amara, ya anabata arịrịọ ya, mee ka ọ laghachi Jeruselem, chịwakwa.+ Oge ahụ ka Manase matara na Jehova bụ ezi Chineke.+
-