Nehemaya 9:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Ma, ha nupụụrụ gị isi, meere gị isi ike+ ma leghara Iwu gị anya.* Ha gburu ndị amụma gị ndị dọrọ ha aka ná ntị ka ha laghachikwute gị. Ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe.+ Aịzaya 5:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi ya, a ga-ala ha n’iyi otú ahụ ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,Otú ahụ ọkụ sikwa erepịa ahịhịa kpọrọ nkụ. Mgbọrọgwụ ha ga-erekasịkwa. Ifuru ha ga-efesasị ka ntụ,N’ihi na ha jụrụ iwu* Jehova nke ụsụụ ndị agha. Ha ledakwara okwu Onye Nsọ Izrel anya.+
26 “Ma, ha nupụụrụ gị isi, meere gị isi ike+ ma leghara Iwu gị anya.* Ha gburu ndị amụma gị ndị dọrọ ha aka ná ntị ka ha laghachikwute gị. Ha kpakwara àgwà ọjọọ ndị gosiri na ha ejighị gị kpọrọ ihe.+
24 N’ihi ya, a ga-ala ha n’iyi otú ahụ ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,Otú ahụ ọkụ sikwa erepịa ahịhịa kpọrọ nkụ. Mgbọrọgwụ ha ga-erekasịkwa. Ifuru ha ga-efesasị ka ntụ,N’ihi na ha jụrụ iwu* Jehova nke ụsụụ ndị agha. Ha ledakwara okwu Onye Nsọ Izrel anya.+