Aịzaya 5:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị e ji ịṅụ mmanya maraNakwa ndị bụ́ aka ochie n’ịgwa mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ 23 Ndị ọ na-abụ, ha nara aka azụ, ha asị na aka onye ajọ omume dị ọcha+Nakwa ndị na-ekpe onye ezi omume ikpe arụrụala ga-ata ahụhụ.+
22 Ndị e ji ịṅụ mmanya maraNakwa ndị bụ́ aka ochie n’ịgwa mmanya na-egbu egbu ga-ata ahụhụ.+ 23 Ndị ọ na-abụ, ha nara aka azụ, ha asị na aka onye ajọ omume dị ọcha+Nakwa ndị na-ekpe onye ezi omume ikpe arụrụala ga-ata ahụhụ.+