Abụ Ọma 50:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ na-enye iwu ka ndị niile bi n’eluigwe na ndị niile bi n’ụwa gbakọta,+Ka o wee kpee ndị ya ikpe.+ Ọ na-asị: Ekliziastis 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi na ezi Chineke ga-ekpe ndị mmadụ ikpe maka ihe niile ha na-eme, ma ihe ọ bụla zoro ezo, ka o wee kpebie ma ọ̀ bụ ihe ọma ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+
4 Ọ na-enye iwu ka ndị niile bi n’eluigwe na ndị niile bi n’ụwa gbakọta,+Ka o wee kpee ndị ya ikpe.+ Ọ na-asị:
14 N’ihi na ezi Chineke ga-ekpe ndị mmadụ ikpe maka ihe niile ha na-eme, ma ihe ọ bụla zoro ezo, ka o wee kpebie ma ọ̀ bụ ihe ọma ka ọ̀ bụ ihe ọjọọ.+