Abụ Ọma 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị ajọ omume ga-aga n’ili.* Ọ bụ ebe mba niile chefuru Chineke ga-aga. Jeremaya 2:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ ga-echefuli ihe o ji achọ mma? Nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ ga-echefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma, ọ dịla ezigbo anya ndị m chefuru m.+ Hosia 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ha amaghị m. Ebe ọ bụ na unu achọghị ịma m,+Achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị nchụàjà m. Ebe ọ bụ na unu echefuola iwu m,*+M ga-echefukwa ụmụ unu.
32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ ga-echefuli ihe o ji achọ mma? Nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ ga-echefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma, ọ dịla ezigbo anya ndị m chefuru m.+
6 Ndị m ga-ala n’iyi, n’ihi na ha amaghị m. Ebe ọ bụ na unu achọghị ịma m,+Achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị nchụàjà m. Ebe ọ bụ na unu echefuola iwu m,*+M ga-echefukwa ụmụ unu.