Job 14:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 È nwere onye na-adịghị ọcha ga-amụtali onye dị ọcha?+ E nweghị. Ndị Rom 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na mmadụ niile emehiela, ha anaghịkwa akpa àgwà na-eme ka ebube Chineke pụta ìhè.+ Ndị Rom 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, otú ahụ mmehie si n’aka otu mmadụ bata n’ụwa, ọnwụ esikwa ná mmehie bata,+ ọnwụ wee gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.
12 N’ihi ya, otú ahụ mmehie si n’aka otu mmadụ bata n’ụwa, ọnwụ esikwa ná mmehie bata,+ ọnwụ wee gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.