Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Esta 6:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Heman wee chịrị uwe, kpụrụkwa ịnyịnya, gaa yiwe Mọdekaị uwe,+ meekwa ka ọ nọrọ n’elu ịnyịnya ahụ na-agbagharị n’ámá obodo, nọrọkwa ya n’ihu na-eti, sị: “Ihe a ka a na-emere nwoke eze chọrọ ịkwanyere ùgwù.” 12 E mechaa, Mọdekaị laghachiri n’ọnụ ụzọ ámá eze. Ma ezigbo ihere nọ na-eme Heman, ya ekpuchie isi ya, mee ọsọ ọsọ lawa n’ụlọ ya.

  • Ilu 12:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 A na-aja mmadụ mma maka na ihe ọ na-ekwu na-egosi na ọ ma ihe,+

      Ma a ga-emechu onye aghụghọ* ihu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya