Ilu 1:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ezigbo amamihe+ na-eti mkpu n’okporo ámá.+ Ọ na-etisi mkpu ike n’ámá obodo.+ 21 Ọ na-anọ n’isi okporo ụzọ ndị na-ekwo ekwo akpọ òkù. Ọ na-anọ n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo, na-asị:+
20 Ezigbo amamihe+ na-eti mkpu n’okporo ámá.+ Ọ na-etisi mkpu ike n’ámá obodo.+ 21 Ọ na-anọ n’isi okporo ụzọ ndị na-ekwo ekwo akpọ òkù. Ọ na-anọ n’ebe e si abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo, na-asị:+