Ilu 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ na-eme ka ndị ezi omume nwee ezigbo amamihe. Ọ bụụrụ ndị kwụsiri ike n’ebe ọ nọ ọta.+